Abụ Ọma 95:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 95 Bịanụ ka anyị tikuo Jehova mkpu ọṅụ!+Ka anyị tikuo Oké Nkume nke nzọpụta anyị mkpu mmeri.+