Abụ Ọma 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Welienụ isi unu, unu ọnụ ụzọ ámá niile,+Meenụ onwe unu ka unu dị elu, unu ọnụ ụzọ ndị dịwara kemgbe ogologo oge,+Ka Eze dị ebube wee bata!”+
7 “Welienụ isi unu, unu ọnụ ụzọ ámá niile,+Meenụ onwe unu ka unu dị elu, unu ọnụ ụzọ ndị dịwara kemgbe ogologo oge,+Ka Eze dị ebube wee bata!”+