2 Samuel 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Devid na ụlọ Izrel dum wee na-eti mkpu ọṅụ,+ na-afụkwa opi,+ mgbe ha na-ebugote igbe+ Jehova. Abụ Ọma 48:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ugwu Zayọn nke dị n’ime ime ebe ugwu,+Bụ́ obodo nke Eze Ukwu,+Mara mma n’ihi ịdị elu ya, bụrụkwa ihe aṅụrị nke ụwa dum.+ Abụ Ọma 97:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Eluigwe ekwupụtawo ezi omume ya,+Ndị niile dị iche iche ahụwokwa ebube ya.+
2 Ugwu Zayọn nke dị n’ime ime ebe ugwu,+Bụ́ obodo nke Eze Ukwu,+Mara mma n’ihi ịdị elu ya, bụrụkwa ihe aṅụrị nke ụwa dum.+