Matiu 27:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 ha nyere Jizọs mmanya a gwara ihe na-elu ilu+ ka ọ ṅụọ; ma, mgbe o detụrụ ya ire, o kweghị aṅụ ya.+ Mak 15:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ebe a, ha nwara inye ya mmanya a gwakọtara ya na mea+ na-egbu egbu, ma ọ ṅụghị ya.+
34 ha nyere Jizọs mmanya a gwara ihe na-elu ilu+ ka ọ ṅụọ; ma, mgbe o detụrụ ya ire, o kweghị aṅụ ya.+