Abụ Ọma 68:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ezi Chineke bụụrụ anyị Chineke nke na-enye nzọpụta;+Ọ bụkwa n’aka Jehova bụ́ Ọkaakaa+ Onyenwe anyị ka ụzọ e si alanahụ ọnwụ dị.+
20 Ezi Chineke bụụrụ anyị Chineke nke na-enye nzọpụta;+Ọ bụkwa n’aka Jehova bụ́ Ọkaakaa+ Onyenwe anyị ka ụzọ e si alanahụ ọnwụ dị.+