Abụ Ọma 45:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga na-akpọ aha gị n’ọgbọ niile na-abịa.+Ọ bụ ya mere ndị dị iche iche ga-eji too gị ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi. Abụ Ọma 89:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Mkpụrụ ya ga-anọru mgbe ebighị ebi,+Ocheeze ya ga-adịgidekwa dị ka anyanwụ n’ihu m.+
17 M ga na-akpọ aha gị n’ọgbọ niile na-abịa.+Ọ bụ ya mere ndị dị iche iche ga-eji too gị ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.