Jeremaya 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, ị bụ onye ezi omume+ mgbe m meere gị mkpesa, ee, mgbe m gwara gị okwu banyere ikpe. Gịnị mere ụzọ ndị ajọ omume ji na-agazi agazi,+ gịnị mere ndị niile na-aghọ aghụghọ ji bụrụ ndị na-enweghị nchegbu? Ndị Hibru 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ọ bụrụ na unu adịghị anata ịdọ aka ná ntị nke mmadụ niile na-anata, n’ezie, unu bụ ndị a kwatara n’iko,+ ọ bụghị ụmụ.
12 Jehova, ị bụ onye ezi omume+ mgbe m meere gị mkpesa, ee, mgbe m gwara gị okwu banyere ikpe. Gịnị mere ụzọ ndị ajọ omume ji na-agazi agazi,+ gịnị mere ndị niile na-aghọ aghụghọ ji bụrụ ndị na-enweghị nchegbu?
8 Ma ọ bụrụ na unu adịghị anata ịdọ aka ná ntị nke mmadụ niile na-anata, n’ezie, unu bụ ndị a kwatara n’iko,+ ọ bụghị ụmụ.