Diuterọnọmi 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nwa ọ bụla a kwatara n’iko+ agaghị abata n’ọgbakọ Jehova. Nwa ya ọ bụla, ọbụna ruo n’ọgbọ nke iri, agaghị abata n’ọgbakọ Jehova.
2 “Nwa ọ bụla a kwatara n’iko+ agaghị abata n’ọgbakọ Jehova. Nwa ya ọ bụla, ọbụna ruo n’ọgbọ nke iri, agaghị abata n’ọgbakọ Jehova.