Ọpụpụ 20:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Akwala iko.+ Levitikọs 20:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘Nwoke ya na nwunye onye ọzọ kwara iko, ee, nwoke ya na nwunye mmadụ ibe ya kwara iko,+ a ghaghị igbu ya, a ga-egbu nwoke ahụ kwara iko, gbuokwa nwaanyị ahụ kwara iko.+ Jọn 8:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Unu na-arụ ọrụ nna unu.” Ha wee sị ya: “Anyị abụghị ndị a kwatara n’iko; anyị nwere otu Nna,+ ya bụ, Chineke.” Ndị Hibru 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ọ bụrụ na unu adịghị anata ịdọ aka ná ntị nke mmadụ niile na-anata, n’ezie, unu bụ ndị a kwatara n’iko,+ ọ bụghị ụmụ.
10 “‘Nwoke ya na nwunye onye ọzọ kwara iko, ee, nwoke ya na nwunye mmadụ ibe ya kwara iko,+ a ghaghị igbu ya, a ga-egbu nwoke ahụ kwara iko, gbuokwa nwaanyị ahụ kwara iko.+
41 Unu na-arụ ọrụ nna unu.” Ha wee sị ya: “Anyị abụghị ndị a kwatara n’iko; anyị nwere otu Nna,+ ya bụ, Chineke.”
8 Ma ọ bụrụ na unu adịghị anata ịdọ aka ná ntị nke mmadụ niile na-anata, n’ezie, unu bụ ndị a kwatara n’iko,+ ọ bụghị ụmụ.