Abụ Ọma 92:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ dịghị onye ọ bụla nke na-adịghị eche echiche nke pụrụ ịmata ha,+Ọ dịghịkwa onye nzuzu nke pụrụ ịghọta ya.+ Ilu 30:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na adị m nzuzu karịa onye ọ bụla ọzọ,+ adịghịkwa m aghọta ihe dị ka ụmụ mmadụ si aghọta;+
6 Ọ dịghị onye ọ bụla nke na-adịghị eche echiche nke pụrụ ịmata ha,+Ọ dịghịkwa onye nzuzu nke pụrụ ịghọta ya.+