Job 42:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ị sịrị, ‘Ònye bụ onye a na-amaghị ihe nke na-ekpuchi ihe e zubeworo?’+N’ihi ya, m kwuru okwu, ma aghọtaghị mIhe ndị karịrị m ịghọta, bụ́ ihe m na-amaghị.+ Abụ Ọma 73:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Adịghị m eche echiche, amaghịkwa m ihe;+M yiri anụ ọhịa nkịtị n’anya gị.+ 1 Ndị Kọrịnt 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka onye ọ bụla ghara ịrafu onwe ya: Ọ bụrụ na onye ọ bụla chere na ya maara ihe+ n’usoro ihe a, ya ghọọ onye nzuzu, ka o wee bụrụ onye maara ihe.+
3 Ị sịrị, ‘Ònye bụ onye a na-amaghị ihe nke na-ekpuchi ihe e zubeworo?’+N’ihi ya, m kwuru okwu, ma aghọtaghị mIhe ndị karịrị m ịghọta, bụ́ ihe m na-amaghị.+
18 Ka onye ọ bụla ghara ịrafu onwe ya: Ọ bụrụ na onye ọ bụla chere na ya maara ihe+ n’usoro ihe a, ya ghọọ onye nzuzu, ka o wee bụrụ onye maara ihe.+