Job 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka ndị na-abụ ụbọchị ọnụ kọchaa ya,Bụ́ ndị dị njikere ịkpọte Agụ Iyi.*+ Job 41:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 “Ị̀ ga-ejili nko azụ̀ dọpụta Agụ Iyi,*+Ka ị̀ ga-ejili ụdọ keda ire ya? Abụ Ọma 104:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ụgbọ mmiri na-aga na ya;+I kere Levayatan+ ka ọ na-egwuri egwu n’ime ya.+