Aịzaya 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 A ga-ewedakwa mmadụ ala, mee ka mmadụ dị ala, a ga-emekwa ka ọbụna anya nke ndị dị elu dị ala.+ Jeremaya 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Gwa eze na nwunye eze,+ sị, ‘Nọrọnụ n’ebe dị ala,+ n’ihi na okpueze mara mma unu kpu n’isi ga-ada n’ala.’+
18 “Gwa eze na nwunye eze,+ sị, ‘Nọrọnụ n’ebe dị ala,+ n’ihi na okpueze mara mma unu kpu n’isi ga-ada n’ala.’+