Abụ Ọma 119:171 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 171 Ka ọnụ m kwupụta otuto dị ukwuu,+N’ihi na ị na-akụziri m ụkpụrụ gị.+ Ilu 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 iji ghọta ilu na okwu dị mgbagwoju anya,+ okwu ndị maara ihe+ na okwu ilu ha.+ Ilu 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Okwu ọnụ mmadụ bụ mmiri miri emi.+ Isi iyi na-asụpụta asụpụta ka olulu mmiri nke amamihe bụ.+ Ezikiel 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nwa nke mmadụ, jiri ụlọ Izrel tụọ ilu,+ jirikwa ya maa atụ.+