Ndị Ikpe 14:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Samsịn wee sị ha: “Biko, ka m tụọrọ unu otu ilu.+ Ọ bụrụ na unu agwa m ihe ilu a bụ n’ime ụbọchị asaa+ a ga-eri oriri a ma kọwaa ya, m ga-enye unu uwe ime iri atọ na uwe elu iri atọ.+ Ilu 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 iji ghọta ilu na okwu dị mgbagwoju anya,+ okwu ndị maara ihe+ na okwu ilu ha.+
12 Samsịn wee sị ha: “Biko, ka m tụọrọ unu otu ilu.+ Ọ bụrụ na unu agwa m ihe ilu a bụ n’ime ụbọchị asaa+ a ga-eri oriri a ma kọwaa ya, m ga-enye unu uwe ime iri atọ na uwe elu iri atọ.+