Jenesis 29:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Debezuoro+ nwaanyị a izu ya. E mesịa, a ga-akpọnye gị nwaanyị nke ọzọ a maka ozi ị ga-ejere m ruo afọ asaa ọzọ.”+
27 Debezuoro+ nwaanyị a izu ya. E mesịa, a ga-akpọnye gị nwaanyị nke ọzọ a maka ozi ị ga-ejere m ruo afọ asaa ọzọ.”+