Diuterọnọmi 24:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ọ bụrụ na nwoke alụọ nwaanyị ọhụrụ,+ ọ gaghị eso ndị agha gaa agha, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla ọzọ a ga-amanye ya ime. Ọ ga-anọ n’ụlọ ya ma bụrụ onye a gụpụrụ ịrụ ọrụ ruo otu afọ, ọ ga-emekwa ka nwunye ọ lụrụ ṅụrịa ọṅụ.+ Abụ Ọma 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ dịkwa ka nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ mgbe o si n’ụlọ ndina ya na-apụta;+O ji ọṅụ na-agba n’ụzọ ya dị ka dike nke ji ọṅụ na-agba ọsọ.+
5 “Ọ bụrụ na nwoke alụọ nwaanyị ọhụrụ,+ ọ gaghị eso ndị agha gaa agha, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla ọzọ a ga-amanye ya ime. Ọ ga-anọ n’ụlọ ya ma bụrụ onye a gụpụrụ ịrụ ọrụ ruo otu afọ, ọ ga-emekwa ka nwunye ọ lụrụ ṅụrịa ọṅụ.+
5 Ọ dịkwa ka nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ mgbe o si n’ụlọ ndina ya na-apụta;+O ji ọṅụ na-agba n’ụzọ ya dị ka dike nke ji ọṅụ na-agba ọsọ.+