Diuterọnọmi 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 È nwere onye kwere nwaanyị nkwa ọlụlụ nke na-alụbeghị ya? Ya laghachi n’ụlọ ya,+ a dịghị ama ama ya anwụọ n’agha, nwoke ọzọ ewee lụrụ ya.’ Luk 14:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye ọzọ sịkwara, ‘M ka lụrụ nwaanyị,+ n’ihi ya, apụghị m ịbịa.’
7 È nwere onye kwere nwaanyị nkwa ọlụlụ nke na-alụbeghị ya? Ya laghachi n’ụlọ ya,+ a dịghị ama ama ya anwụọ n’agha, nwoke ọzọ ewee lụrụ ya.’