Diuterọnọmi 24:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ọ bụrụ na nwoke alụọ nwaanyị ọhụrụ,+ ọ gaghị eso ndị agha gaa agha, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla ọzọ a ga-amanye ya ime. Ọ ga-anọ n’ụlọ ya ma bụrụ onye a gụpụrụ ịrụ ọrụ ruo otu afọ, ọ ga-emekwa ka nwunye ọ lụrụ ṅụrịa ọṅụ.+
5 “Ọ bụrụ na nwoke alụọ nwaanyị ọhụrụ,+ ọ gaghị eso ndị agha gaa agha, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla ọzọ a ga-amanye ya ime. Ọ ga-anọ n’ụlọ ya ma bụrụ onye a gụpụrụ ịrụ ọrụ ruo otu afọ, ọ ga-emekwa ka nwunye ọ lụrụ ṅụrịa ọṅụ.+