Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 45:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 O nyere onye ọ bụla n’ime ha ákwà mgbokwasị ọhụrụ,+ ma o nyere Benjamin narị mkpụrụ ego ọlaọcha atọ na ákwà mgbokwasị ọhụrụ ise.+

  • Ndị Ikpe 14:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Mmụọ Jehova wee malite ịkpa ike n’ahụ́ ya,+ o wee gbadaa Ashkelọn+ gbuo ndị ikom iri atọ n’etiti ha, chịrị uwe o yipụrụ ha chịnye ndị kọwara ilu ahụ.+ Iwe dị ọkụ nọ na-ewe ya, o wee laa n’ụlọ nna ya.

  • 2 Ndị Eze 5:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Eze Siria wee sị: “Jikere ka ị gawa! Bịa, ka m zigara eze Izrel akwụkwọ ozi.” O wee gawa, were+ talent ọlaọcha iri na puku mkpụrụ ọlaedo+ isii na uwe mgbanwe+ iri.

  • 2 Ndị Eze 5:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 O wee zaa, sị: “Nsogbu adịghị. Ọ bụ nna m ukwu+ zitere m,+ sị, ‘Lee! Ụmụ okorobịa abụọ ndị si n’etiti ụmụ ndị amụma+ esiwo n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu bịakwute m ugbu a ugbu a. Biko, nye m otu talent ọlaọcha na uwe mgbanwe abụọ.’”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya