Ọnụ Ọgụgụ 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị okenye Moab na ndị okenye Midian wee were ego ha ga-akwụ maka ịgba afa+ gawa, ha wee gakwuru Belam,+ gwa ya ihe Belak kwuru. 1 Samuel 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onye ahụ na-ejere Sọl ozi wee zaakwa ya, sị: “Lee! M ji otu ụzọ n’ụzọ anọ nke shekel+ ọlaọcha, m ga-enyekwa ya onye nke ezi Chineke, ọ ga-agwakwa anyị ụzọ anyị ga-esi.”
7 Ndị okenye Moab na ndị okenye Midian wee were ego ha ga-akwụ maka ịgba afa+ gawa, ha wee gakwuru Belam,+ gwa ya ihe Belak kwuru.
8 Onye ahụ na-ejere Sọl ozi wee zaakwa ya, sị: “Lee! M ji otu ụzọ n’ụzọ anọ nke shekel+ ọlaọcha, m ga-enyekwa ya onye nke ezi Chineke, ọ ga-agwakwa anyị ụzọ anyị ga-esi.”