Jenesis 45:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O nyere onye ọ bụla n’ime ha ákwà mgbokwasị ọhụrụ,+ ma o nyere Benjamin narị mkpụrụ ego ọlaọcha atọ na ákwà mgbokwasị ọhụrụ ise.+ Ndị Ikpe 14:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Samsịn wee sị ha: “Biko, ka m tụọrọ unu otu ilu.+ Ọ bụrụ na unu agwa m ihe ilu a bụ n’ime ụbọchị asaa+ a ga-eri oriri a ma kọwaa ya, m ga-enye unu uwe ime iri atọ na uwe elu iri atọ.+
22 O nyere onye ọ bụla n’ime ha ákwà mgbokwasị ọhụrụ,+ ma o nyere Benjamin narị mkpụrụ ego ọlaọcha atọ na ákwà mgbokwasị ọhụrụ ise.+
12 Samsịn wee sị ha: “Biko, ka m tụọrọ unu otu ilu.+ Ọ bụrụ na unu agwa m ihe ilu a bụ n’ime ụbọchị asaa+ a ga-eri oriri a ma kọwaa ya, m ga-enye unu uwe ime iri atọ na uwe elu iri atọ.+