Ilu 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 anya dị elu,+ ire na-agha ụgha,+ na aka na-awụfu ọbara nke na-emeghị ihe ọjọọ,+ Ilu 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Iji ire aghụghọ enweta akụ̀ bụ ume e kupụrụ ekupụ;+ ndị na-eme otú ahụ na-achọ ọnwụ.+ Ndị Kọlọsi 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Unu adịla na-aghara ibe unu ụgha.+ Yipụnụ mmadụ ochie+ ahụ na omume ya,