Ilu 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Otú ahụ ka ụzọ onye ọ bụla nke na-eri uru na-ezighị ezi dị.+ Ọ na-anapụ ndị nwe ya mkpụrụ obi ha.+ Ndị Rom 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na ụgwọ ọrụ nke mmehie na-akwụ bụ ọnwụ,+ ma onyinye+ nke Chineke na-enye bụ ndụ ebighị ebi+ site n’aka Kraịst Jizọs Onyenwe anyị.+
19 Otú ahụ ka ụzọ onye ọ bụla nke na-eri uru na-ezighị ezi dị.+ Ọ na-anapụ ndị nwe ya mkpụrụ obi ha.+
23 N’ihi na ụgwọ ọrụ nke mmehie na-akwụ bụ ọnwụ,+ ma onyinye+ nke Chineke na-enye bụ ndụ ebighị ebi+ site n’aka Kraịst Jizọs Onyenwe anyị.+