Ọpụpụ 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ume si n’oghere imi+ gị mere ka mmiri guzoro dị ka mgbidi;O guzoro otu ebe dị ka mmiri e gbochiri egbochi;Mmiri nke na-ekwo ekwo kpụkọrọ n’etiti oké osimiri. Abụ Ọma 33:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O mere ka mmiri oké osimiri sọkọta ọnụ dị ka mmiri e gbochiri egbochi,+Meekwa ka mmiri na-ekwo ekwo sọkọta ọnụ n’ụlọ nkwakọba ihe.
8 Ume si n’oghere imi+ gị mere ka mmiri guzoro dị ka mgbidi;O guzoro otu ebe dị ka mmiri e gbochiri egbochi;Mmiri nke na-ekwo ekwo kpụkọrọ n’etiti oké osimiri.
7 O mere ka mmiri oké osimiri sọkọta ọnụ dị ka mmiri e gbochiri egbochi,+Meekwa ka mmiri na-ekwo ekwo sọkọta ọnụ n’ụlọ nkwakọba ihe.