Abụ Ọma 33:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Bụkuonụ ya abụ ọhụrụ;+Werenụ ike unu niile kpọọ ụbọ akwara, tiekwanụ mkpu ọṅụ.+ Matiu 22:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 ‘Abụ m Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb’?+ Ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ, kama nke ndị dị ndụ.”+
32 ‘Abụ m Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb’?+ Ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ, kama nke ndị dị ndụ.”+