Abụ Ọma 66:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ezie, Chineke anụwo;+Ọ ṅawokwa ntị n’ekpere m.+ Abụ Ọma 116:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 116 Ịhụnanya juru m obi n’ihi na Jehova na-anụ+Olu m na arịrịọ m.+