Abụ Ọma 25:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Chee ihu n’ebe m nọ, meere m amara;+N’ihi na anọ m naanị m, anọkwa m n’ahụhụ.+ Abụ Ọma 69:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova, biko, za m, n’ihi na obiọma gị dị mma.+Chee ihu n’ebe m nọ dị ka ebere gị si dị ukwuu,+