Abụ Ọma 71:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka ihere mee ndị na-emegide mkpụrụ obi m, ka ha laa n’iyi.+Ka ndị na-achọ ka ọdachi dakwasị m yiri nkọcha na mmechuihu dị ka uwe.+ Aịzaya 41:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Lee! Ihere ga-eme ndị niile na-eweso gị iwe, a ga-emechukwa ha ihu.+ Ndị na-esesa gị okwu ga-adị ka ihe efu, ha ga-alakwa n’iyi.+
13 Ka ihere mee ndị na-emegide mkpụrụ obi m, ka ha laa n’iyi.+Ka ndị na-achọ ka ọdachi dakwasị m yiri nkọcha na mmechuihu dị ka uwe.+
11 “Lee! Ihere ga-eme ndị niile na-eweso gị iwe, a ga-emechukwa ha ihu.+ Ndị na-esesa gị okwu ga-adị ka ihe efu, ha ga-alakwa n’iyi.+