Abụ Ọma 40:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 N’ebe Jehova nọ ka m nwere olileanya siri ike,+O wee tọọrọ m ntị n’ala nụ mkpu enyemaka m tiri.+ Abụ Ọma 71:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mee ka m dịkwuo ukwuu,+Gbaa m gburugburu ma kasie m obi.+