2 Ọ bụrụ na ị gafee mmiri,+ m ga-anọnyere gị;+ ọ bụrụ na ị gafee osimiri, ọ gaghị eri gị.+ Ọ bụrụ na ị gafee ọkụ, ọ gaghị ahụ gị, ire ọkụ agaghị ere gị.+
2 N’ihi na, lee, ọchịchịrị+ ga-ekpuchi ụwa, oké ọchịchịrị ga-ekpuchikwa mba niile; ma Jehova ga-enwukwasị gị dị ka ìhè, a ga-ahụkwa ebube ya n’ahụ́ gị.+