Abụ Ọma 37:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụrụgodị na ọ daa, ọ gaghị akụ afọ n’ala,+N’ihi na Jehova ji ya aka.+ Matiu 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 wee sị ya: “Ọ bụrụ na ị bụ ọkpara Chineke, si ebe a wụda;+ n’ihi na e dere, sị, ‘Ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya iwu banyere gị, ha ga-eji aka ha ghọrọ gị, ka ị ghara ịkpọ ụkwụ na nkume mgbe ọ bụla.’”+ 1 Pita 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 na “nkume ịsụ ngọngọ na oké nkume mmejọ.”+ Ha na-asụ ngọngọ n’ihi na ha na-enupụ isi n’okwu Chineke. Ọ bụ nke a mere e ji họpụta ha.+
6 wee sị ya: “Ọ bụrụ na ị bụ ọkpara Chineke, si ebe a wụda;+ n’ihi na e dere, sị, ‘Ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya iwu banyere gị, ha ga-eji aka ha ghọrọ gị, ka ị ghara ịkpọ ụkwụ na nkume mgbe ọ bụla.’”+
8 na “nkume ịsụ ngọngọ na oké nkume mmejọ.”+ Ha na-asụ ngọngọ n’ihi na ha na-enupụ isi n’okwu Chineke. Ọ bụ nke a mere e ji họpụta ha.+