Aịzaya 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ ga-aghọkwa ebe dị nsọ;+ ma ọ ga-aghọrọ ụlọ abụọ nke Izrel nkume ịkpọbi ụkwụ na oké nkume ịsụ ngọngọ,+ ghọọkwara ndị bi na Jeruselem+ igbudu na ọnyà. 1 Ndị Kọrịnt 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ha niile ṅụkwara otu mmiri ime mmụọ ahụ.+ N’ihi na ha ṅụburu mmiri nke si n’oké nkume ime mmụọ+ nke so ha, oké nkume+ ahụ pụtakwara Kraịst.+
14 Ọ ga-aghọkwa ebe dị nsọ;+ ma ọ ga-aghọrọ ụlọ abụọ nke Izrel nkume ịkpọbi ụkwụ na oké nkume ịsụ ngọngọ,+ ghọọkwara ndị bi na Jeruselem+ igbudu na ọnyà.
4 ha niile ṅụkwara otu mmiri ime mmụọ ahụ.+ N’ihi na ha ṅụburu mmiri nke si n’oké nkume ime mmụọ+ nke so ha, oké nkume+ ahụ pụtakwara Kraịst.+