Abụ Ọma 78:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha wee nwaa Chineke ọnwụnwa n’ime obi ha+Site n’ikwu ka e nye mkpụrụ obi ha ihe ọ ga-eri.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka anyị gharakwa ile Jehova+ ule, dị ka ụfọdụ n’ime ha lere ya ule,+ agwọ wee laa ha n’iyi.+ Ndị Hibru 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 bụ́ ebe nna nna unu hà nọ nwaa m ọnwụnwa, leekwa m ule, ma ha hụrụ ọrụ m+ ruo afọ iri anọ.+