1 Ihe E Mere 16:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Nọrọnụ n’oké ihe mgbu n’ihi ya, unu ndị niile bi n’ụwa!E mekwara ka ala guzosie ike:Ọ dịghị mgbe a ga-eme ka ọ maa jijiji.+ Abụ Ọma 114:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụwa, nọrọ n’oké ihe mgbu n’ihi Onyenwe anyị,+N’ihi Chineke Jekọb,
30 Nọrọnụ n’oké ihe mgbu n’ihi ya, unu ndị niile bi n’ụwa!E mekwara ka ala guzosie ike:Ọ dịghị mgbe a ga-eme ka ọ maa jijiji.+