Aịzaya 64:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 dị ka mgbe ọkụ na-ere irighiri nkụ, ọkụ ahụ emeekwa ka mmiri na-agbọ, iji mee ka ndị iro gị mara aha gị,+ ka mba niile wee maa jijiji n’ihi gị!+
2 dị ka mgbe ọkụ na-ere irighiri nkụ, ọkụ ahụ emeekwa ka mmiri na-agbọ, iji mee ka ndị iro gị mara aha gị,+ ka mba niile wee maa jijiji n’ihi gị!+