Abụ Ọma 46:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Chịlienụ aka elu, maranụ na abụ m Chineke.+A ga-ebuli m elu n’etiti mba niile,+A ga-ebuli m elu n’ụwa.”+ Ezikiel 36:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ‘M ga-edokwa aha ukwu m nsọ,+ nke a nọ na-emetọ n’etiti mba dị iche iche, nke unu metọrọ n’etiti ha; mba niile ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘mgbe e doro m nsọ n’etiti unu n’ihu ha.+ Matiu 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ya mere, kpeenụ ekpere otú a:+ “‘Nna anyị nke bi n’eluigwe, ka e doo aha+ gị nsọ.+
10 “Chịlienụ aka elu, maranụ na abụ m Chineke.+A ga-ebuli m elu n’etiti mba niile,+A ga-ebuli m elu n’ụwa.”+
23 ‘M ga-edokwa aha ukwu m nsọ,+ nke a nọ na-emetọ n’etiti mba dị iche iche, nke unu metọrọ n’etiti ha; mba niile ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘mgbe e doro m nsọ n’etiti unu n’ihu ha.+