Ọpụpụ 23:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Erila ngarị, n’ihi na ngarị na-ekpuchi ndị na-ahụ ụzọ nke ọma anya, ọ pụkwara ịgbagọ okwu ndị ezi omume.+ Diuterọnọmi 16:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Agbagọla ikpe.+ Elela mmadụ anya n’ihu,+ erikwala ngarị, n’ihi na ngarị na-ekpuchi anya ndị maara ihe,+ na-agbagọkwa okwu ndị ezi omume.
8 “Erila ngarị, n’ihi na ngarị na-ekpuchi ndị na-ahụ ụzọ nke ọma anya, ọ pụkwara ịgbagọ okwu ndị ezi omume.+
19 Agbagọla ikpe.+ Elela mmadụ anya n’ihu,+ erikwala ngarị, n’ihi na ngarị na-ekpuchi anya ndị maara ihe,+ na-agbagọkwa okwu ndị ezi omume.