Abụ Ọma 93:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 93 Jehova aghọwo eze!+O yi ịdị ukwuu dị ka uwe;+Jehova yi ike dị ka uwe—o kere ike n’úkwù ya.+Elu ala guzosikwara ike nke na a pụghị ime ka ọ maa jijiji.+ Abụ Ọma 96:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Kwuonụ n’etiti mba niile, sị: “Jehova aghọwo eze.+Elu ala guzosikwara ike nke na a pụghị ime ka ọ maa jijiji.+Ọ ga-eji ịkwụwa aka ọtọ kpechite ọnụ ndị dị iche iche.”+ Ekliziastis 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otu ọgbọ na-ala,+ ọgbọ ọzọ na-abịakwa;+ ma ụwa na-adịru ọbụna mgbe ebighị ebi.+
93 Jehova aghọwo eze!+O yi ịdị ukwuu dị ka uwe;+Jehova yi ike dị ka uwe—o kere ike n’úkwù ya.+Elu ala guzosikwara ike nke na a pụghị ime ka ọ maa jijiji.+
10 Kwuonụ n’etiti mba niile, sị: “Jehova aghọwo eze.+Elu ala guzosikwara ike nke na a pụghị ime ka ọ maa jijiji.+Ọ ga-eji ịkwụwa aka ọtọ kpechite ọnụ ndị dị iche iche.”+