Job 39:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 “Ị̀ maara oge a kara aka mgbe ewu ọhịa nke na-ebi n’oké nkume ji amụ nwa?+Ị̀ na-ahụ mgbe nne ele na-amụ nwa+ n’ihe mgbu? Abụ Ọma 50:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ọ bụ m nwe anụ ọhịa niile dị n’oké ọhịa,+Bụ́ anụmanụ ndị nọ n’elu otu puku ugwu.+
39 “Ị̀ maara oge a kara aka mgbe ewu ọhịa nke na-ebi n’oké nkume ji amụ nwa?+Ị̀ na-ahụ mgbe nne ele na-amụ nwa+ n’ihe mgbu?