Abụ Ọma 32:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ṅụrịanụ ọṅụ n’ime Jehova, nweekwanụ obi ụtọ, unu ndị ezi omume;+Tienụ mkpu ọṅụ, unu niile ndị obi ha ziri ezi.+ Abụ Ọma 64:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova, gbabakwa n’ime ya;+Ndị niile obi ha ziri ezi ga na-anyakwa isi.+
11 Ṅụrịanụ ọṅụ n’ime Jehova, nweekwanụ obi ụtọ, unu ndị ezi omume;+Tienụ mkpu ọṅụ, unu niile ndị obi ha ziri ezi.+
10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova, gbabakwa n’ime ya;+Ndị niile obi ha ziri ezi ga na-anyakwa isi.+