Jenesis 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “M ga-edebe ọgbụgba ndụ m nke dị n’etiti mụ na gị+ na mkpụrụ gị nke ga-anọchi gị n’ọgbọ ha niile ka ọ bụrụ ọgbụgba ndụ ruo mgbe a na-akaghị aka,+ ka m wee gosi na m bụ Chineke gị nakwa Chineke nke mkpụrụ gị nke ga-anọchi gị.+ 1 Ihe E Mere 16:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Bụ́ nke o mere ka ọ dịgide dị ka ụkpụrụ nye Jekọb,+Ka ọ bụrụ ọgbụgba ndụ ga-adịru mgbe a na-akaghị aka nye Izrel,+
7 “M ga-edebe ọgbụgba ndụ m nke dị n’etiti mụ na gị+ na mkpụrụ gị nke ga-anọchi gị n’ọgbọ ha niile ka ọ bụrụ ọgbụgba ndụ ruo mgbe a na-akaghị aka,+ ka m wee gosi na m bụ Chineke gị nakwa Chineke nke mkpụrụ gị nke ga-anọchi gị.+
17 Bụ́ nke o mere ka ọ dịgide dị ka ụkpụrụ nye Jekọb,+Ka ọ bụrụ ọgbụgba ndụ ga-adịru mgbe a na-akaghị aka nye Izrel,+