Jenesis 17:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “M ga-emezu ọgbụgba ndụ mụ na gị+ na nke mụ na ụmụ* gị n’ọgbọ ha niile. Ọ bụ ọgbụgba ndụ ga-adịru ebighị ebi, nke m ji ekwe gị nkwa na m ga-abụ Chineke gị nakwa Chineke ụmụ* gị.
7 “M ga-emezu ọgbụgba ndụ mụ na gị+ na nke mụ na ụmụ* gị n’ọgbọ ha niile. Ọ bụ ọgbụgba ndụ ga-adịru ebighị ebi, nke m ji ekwe gị nkwa na m ga-abụ Chineke gị nakwa Chineke ụmụ* gị.