Luk 1:72, 73 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 72 Ọ ga-emezu nkwa o kwere nna nna anyị hà, meekwara ha ebere. Ọ ga-echetakwa ọgbụgba ndụ ya dị nsọ,+ 73 nke bụ́ iyi ọ ṅụụrụ Ebreham nna nna anyị.+
72 Ọ ga-emezu nkwa o kwere nna nna anyị hà, meekwara ha ebere. Ọ ga-echetakwa ọgbụgba ndụ ya dị nsọ,+ 73 nke bụ́ iyi ọ ṅụụrụ Ebreham nna nna anyị.+