Jenesis 17:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “M ga-emezu ọgbụgba ndụ mụ na gị+ na nke mụ na ụmụ* gị n’ọgbọ ha niile. Ọ bụ ọgbụgba ndụ ga-adịru ebighị ebi, nke m ji ekwe gị nkwa na m ga-abụ Chineke gị nakwa Chineke ụmụ* gị. Levitikọs 26:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 M ga-echeta ọgbụgba ndụ mụ na Jekọb+ na ọgbụgba ndụ mụ na Aịzik+ nakwa ọgbụgba ndụ mụ na Ebreham.+ M ga-echetakwa ala unu Abụ Ọma 106:45, 46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 O ji maka ha na-echeta ndụ ya na ha gbara,Ọ na-emetekwara ha ebere n’ihi ịhụnanya ya nke dị ukwuu.+ 46 Ọ na-eme ka ndị niile dọọrọ ha n’agha+Metere ha ebere.
7 “M ga-emezu ọgbụgba ndụ mụ na gị+ na nke mụ na ụmụ* gị n’ọgbọ ha niile. Ọ bụ ọgbụgba ndụ ga-adịru ebighị ebi, nke m ji ekwe gị nkwa na m ga-abụ Chineke gị nakwa Chineke ụmụ* gị.
42 M ga-echeta ọgbụgba ndụ mụ na Jekọb+ na ọgbụgba ndụ mụ na Aịzik+ nakwa ọgbụgba ndụ mụ na Ebreham.+ M ga-echetakwa ala unu
45 O ji maka ha na-echeta ndụ ya na ha gbara,Ọ na-emetekwara ha ebere n’ihi ịhụnanya ya nke dị ukwuu.+ 46 Ọ na-eme ka ndị niile dọọrọ ha n’agha+Metere ha ebere.