Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 34:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 Jehova nọ na-agafe n’ihu ya ma na-ekwu, sị: “Jehova, Jehova, Chineke nwere ọmịiko*+ ma na-eme ebere,+ onye na-anaghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye ịhụnanya ya*+ na eziokwu ya+ dị ukwuu,

  • Diuterọnọmi 32:36
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 36 N’ihi na Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe.+

      Ọ ga-emetekwara ndị ohu ya ebere+

      Mgbe ọ hụrụ na ike agwụla ha

      Nakwa mgbe ọ hụrụ na ọ bụ naanị onye na-enweghị onye na-enyere ya aka na onye na-enweghị ume fọrọ.

  • Aịzaya 63:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  7 M ga-ekwu ihe niile Jehova mere nke na-egosi na ọ hụrụ ndị ya n’anya.

      M ga-ekwu ihe niile Jehova mere nke e kwesịrị iji na-eto ya.

      M ga-ekwu ihe niile Jehova meere anyị,+

      Ya bụ, ọtụtụ ihe ọma o meere ndị Izrel.

      O mere ihe ndị a maka na ọ na-eme ebere, hụkwa ndị ya n’anya nke ukwuu.

  • Abụ Ákwá 3:32
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 32 Ọ bụ eziokwu na o mere ka anyị na-eru uju, ọ ga-emekwara anyị ebere n’ihi na ịhụnanya ya enweghị atụ.+

  • Joel 2:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Dọwaanụ obi unu,+ ọ bụghị uwe unu.+

      Lọghachikwutenụ Jehova bụ́ Chineke unu,

      N’ihi na o nwere ọmịiko,* na-emekwa ebere. Ọ naghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ ịhụnanya ya dịkwa ukwuu.+

      Ọ ga-agbanwe obi ya, hapụzie iweta ọdachi ahụ.*

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya