Ndị Ikpe 2:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe ọ bụla Jehova nyere ha onyeikpe,+ Jehova na-anọnyere onyeikpe ahụ ma zọpụta ha n’aka ndị iro ha n’oge niile onyeikpe ahụ nọ ndụ; n’ihi na ọ na-ewute Jehova+ na ndị na-emegide ha na ndị na-echi ha ọnụ n’ala na-eme ka ha na-asụ ude.+ Abụ Ọma 90:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova, biko, lọghachi.+ Olee mgbe ihe a ga-ebi?+ Meere ndị ohu gị ebere.+ Abụ Ọma 106:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 O ji maka ha na-echeta ndụ ya na ha gbara,Ọ na-emetekwara ha ebere n’ihi ịhụnanya ya nke dị ukwuu.+ Abụ Ọma 135:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi na Jehova ga-agbachitere ndị ya,+Ọ ga-emekwara ndị ohu ya ebere.+
18 Mgbe ọ bụla Jehova nyere ha onyeikpe,+ Jehova na-anọnyere onyeikpe ahụ ma zọpụta ha n’aka ndị iro ha n’oge niile onyeikpe ahụ nọ ndụ; n’ihi na ọ na-ewute Jehova+ na ndị na-emegide ha na ndị na-echi ha ọnụ n’ala na-eme ka ha na-asụ ude.+
45 O ji maka ha na-echeta ndụ ya na ha gbara,Ọ na-emetekwara ha ebere n’ihi ịhụnanya ya nke dị ukwuu.+