Jenesis 12:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova wee tie Fero na ezinụlọ ya ihe otiti dị ukwuu+ n’ihi Seraị, nwunye Ebram.+ Jenesis 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E mesịa, Chineke bịakwutere Abimelek ná nrọ n’abalị wee sị ya: “Lee, ọ fọrọ nke nta ka ị nwụọ n’ihi nwaanyị ahụ ị kpọọrọ,+ n’ihi na ọ bụ nwunye onye ọzọ.”+
3 E mesịa, Chineke bịakwutere Abimelek ná nrọ n’abalị wee sị ya: “Lee, ọ fọrọ nke nta ka ị nwụọ n’ihi nwaanyị ahụ ị kpọọrọ,+ n’ihi na ọ bụ nwunye onye ọzọ.”+