Jenesis 11:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ebram na Nehọ wee lụrụ ndị inyom. Aha nwunye Ebram bụ Seraị,+ aha nwunye Nehọ abụrụ Milka,+ ada Heran, bụ́ nna Milka nakwa nna Iska. Jenesis 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Chineke wee gaa n’ihu ịsị Ebreham: “Ma Seraị nwunye gị, akpọzila ya Seraị, n’ihi na aha ya bụzi Sera.+ Jenesis 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 E mesịa, Ebreham liri Sera nwunye ya n’ọgba dị n’ala Mak-pila n’ihu Mamri, ya bụ, Hibrọn, n’ala Kenan.+
29 Ebram na Nehọ wee lụrụ ndị inyom. Aha nwunye Ebram bụ Seraị,+ aha nwunye Nehọ abụrụ Milka,+ ada Heran, bụ́ nna Milka nakwa nna Iska.
15 Chineke wee gaa n’ihu ịsị Ebreham: “Ma Seraị nwunye gị, akpọzila ya Seraị, n’ihi na aha ya bụzi Sera.+
19 E mesịa, Ebreham liri Sera nwunye ya n’ọgba dị n’ala Mak-pila n’ihu Mamri, ya bụ, Hibrọn, n’ala Kenan.+