Jenesis 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee ruo na ozugbo ọ fọrọ ntakịrị ka ọ banye Ijipt, ọ sịrị Seraị nwunye ya: “Biko, amaara m nke ọma na ị bụ nwaanyị mara mma.+ Jenesis 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Chineke wee gaa n’ihu ịsị Ebreham: “Ma Seraị nwunye gị, akpọzila ya Seraị, n’ihi na aha ya bụzi Sera.+ Jenesis 20:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E wezụga nke ahụ, ọ bụ nwanne m nwaanyị n’ezie, ada nna m, naanị na ọ bụghị nne m mụrụ ya; o wee ghọọ nwunye m.+ 1 Pita 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 dị ka Sera si na-erubere Ebreham isi, na-akpọ ya “onyenwe m.”+ Unu aghọwokwa ụmụ ya, ma ọ bụrụhaala na unu ana-eme ihe ọma, gharakwa ịtụ egwu ihe ọ bụla na-akpata oké ụjọ.+
11 O wee ruo na ozugbo ọ fọrọ ntakịrị ka ọ banye Ijipt, ọ sịrị Seraị nwunye ya: “Biko, amaara m nke ọma na ị bụ nwaanyị mara mma.+
15 Chineke wee gaa n’ihu ịsị Ebreham: “Ma Seraị nwunye gị, akpọzila ya Seraị, n’ihi na aha ya bụzi Sera.+
12 E wezụga nke ahụ, ọ bụ nwanne m nwaanyị n’ezie, ada nna m, naanị na ọ bụghị nne m mụrụ ya; o wee ghọọ nwunye m.+
6 dị ka Sera si na-erubere Ebreham isi, na-akpọ ya “onyenwe m.”+ Unu aghọwokwa ụmụ ya, ma ọ bụrụhaala na unu ana-eme ihe ọma, gharakwa ịtụ egwu ihe ọ bụla na-akpata oké ụjọ.+